Telling Time in Igbo Language



Period of the day
🕑 ụzọ ụtụtụ -------------- early morning
🕓 ụtụtụ ------------------- morning
🕐 ehihie ------------------ afternoon
🕛 etiti ehihie ------------ noon
🕕 mgbede (uhuruchi) - evening
🕖 abalị -------------------- night
🕛 ndeeri ------------------ midnight
[Note: There are several dialectical variations. For example, ụtụtụ (ụkụkụ), abalị (abanị, anyasị, uchichi), ehihie (efifie), etiti ehihie (ekiti ehihie), ndeeri (eriende).]

Elekere (Clock)
aka awa ----------- hour hand
aka nkeji ---------- minute hand
aka timtim -------- second hand

Time of the Day
12 midnight ------ elekere iri na abụọ nke abalị
12 noon ---------- elekere iri na abụọ nke ehihie
1 a.m. ------------ elekere mbụ nke ụzọ ụtụtụ
1 p.m. ------------ elekere mbụ nke ehihie
5 a.m. ------------ elekere ise nke ụtụtụ
5 p.m. ------------ elekere ise nke mgbede
9 a.m. ------------ elekere itoolu nke ụtụtụ
9 p.m. ------------ elekere itoolu nke abalị
7:25 a.m. -------- nkeji iri abụọ na ise ka o ji gafee elekere asaa nke ụtụtụ
7:25 p.m. -------- nkeji iri abụọ na ise ka o ji gafee elekere asaa nke abalị
7:25 p.m. -------- o jirila nkeji iri abụọ na ise gafee elekere asaa nke abalị
7:55 a.m. -------- ọ fọrọ nkeji ise ka elekere asatọ nke abalị kụọ
7:55 p.m. -------- ọ fọrọ nkeji ise ka elekere asatọ nke ụtụtụ kụọ
7:30 ------------- o jirila ọkara gafee elekere asaa

Days of the week
There are four days in the Igbo week. In the past, each Igbo community had a market dedicated to one of the days, and the market is named after the day of the week. Some communities had eight-day week instead of four-day week. Such communities had the big days and the small days. For example, if Eke Ukwu is on the first day, Eke Nta would be on the fifth day. Each community also chose the day that was most significant to it. Presently, market days and weeks are only observed in the rural communities.

Eke
Orie (Oye)
Afọ
Nkwọ